Tanım
Nye nnukwu ve nri na akụziri nwa gi maka usọrọ nke mbido agumagu. Na egwuregwu a, ụmụaka ga eji ihe a n’kpo akwa nnukwu anụ ma nye kwa ha nri nke bu mkpuruabidii na mkpuruokwu; nan ye kwara akwa ndi a aka na otito na wee bụ kwara ndị enyi ọhụrụ!
Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n’kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n'igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!
Nye nnukwu ve nri bụ na efu. Ozugbo Ị budataraya na ekwenti gi, ọ dịghị kwa ugwọ ọ bụla Ị ga akwu! Ọ bụ ndị ụlọ ọrụ kar amacı gütmeyen eğitim kuruluşları CET, Apps Factory ve Curious Learning'in bir parçası.
--
Feed The Monster, çocuğunuza okumanın temellerini öğretir. Oyunda çocuklar canavar yumurtaları toplar ve onları harflerle ve kelimelerle besleyerek yumurtaların yeni arkadaşlar edinmesine yardımcı olur!
Çocuklar harfleri tanımayı, kelimeleri hecelemeyi ve okumayı öğrenir. Çocuklar bu oyunu oynayarak okulda daha başarılı olabilirler ve basit metinleri okumaya hazır olabilirler. Çocuklarınızı öğrenmeye ve başarılı olmaya hazırlamak istiyoruz!
Feed The Monster 0 ücretsizdir. Kurulduktan sonra veri bağlantısı gerekmez! Kar amacı gütmeyen eğitim kuruluşları CET, Apps Factory ve Curious Learning tarafından geliştirilmiştir.