Descrição
Nye nnukwu anụ nri na akụziri nwa gi maka usọrọ nke mbido agumagu. Na egwuregwu a, ụmụaka ga eji ihe a n'kpo akwa nnukwu anụ ma nye kwa ha nri nke bu mkpuruabidii na mkpuruokwu; nan ye kwara akwa ndi a aka na otito na wee bụ kwara ndị enyi ọhụrụ!
Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n'kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n'igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!
Nye nnukwu anụ nri bụ na efu. Ozugbo Ị budataraya na ekwenti gi, ọ dịghị kwa ugwọ ọ bụla Ị ga akwu! Ọ bụ ndị ụlọ ọrụ organizações sem fins lucrativos CET, Apps Factory, ha na Curious Learning mepụtara ya.
--
Alimente o Monstro ensina ao seu filho o básico da leitura. No jogo, as crianças coletam ovos de monstros e os alimentam com letras e palavras, ajudando os ovos a se transformarem em novos amigos!
As crianças aprendem a reconhecer letras e a soletrar e ler palavras. Ao jogar este jogo, as crianças podem se sair melhor na escola e estar preparadas para ler textos simples. Queremos preparar seus filhos para aprender e ter sucesso!
Feed The Monster é 100% gratuito. Uma vez instalado, nenhuma conexão de dados é necessária! Foi criado pelas organizações sem fins lucrativos CET, Apps Factory e Curious Learning.