Opis
Nye nnukwu anụ nri na akụziri nwa gi maka usọrọ nke mbido agumagu. Na egwuregwu a, ụmụaka ga eji ihe a n'kpo akwa nnukwu anụ ma nye kwa ha nri nke bu mkpuruabidii na mkpuruokwu; nan ye kwara akwa ndi aka na otito na wee bụ kwara ndị enyi ọhụrụ!
Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n'kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n'igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!
Nye nnukwu anụ nri bụ na efu. Ozugbo Ị budataraya na ekwenti gi, ọ dịghị kwa ugwọ ọ bụla Ị ga akwu! Ọ bụ ndị ụlọ ọrụ edukacyjne organizacje non-profit CET, Apps Factory, ha na Curious Learning mepụtara ya.
--
Feed The Monster uczy Twoje dziecko podstaw czytania. W grze dzieci zbierają potworne jaja i karmią je literami i słowami, pomagając jajkom wyrosnąć na nowych przyjaciół!
Dzieci uczą się rozpoznawać litery oraz pisać i czytać słowa. Grając w tę grę, dzieci mogą lepiej radzić sobie w szkole i być przygotowane na czytanie prostego tekstu. Chcemy przygotować Twoje dzieci do nauki i osiągnięcia sukcesu!
Feed The Monster jest w 100% darmowy. Po zainstalowaniu nie jest potrzebne połączenie danych! Została stworzona przez edukacyjne organizacje non-profit CET, Apps Factory i Curious Learning.