Beschreibung
Viele neue Spieler werden Ihr Spiel nicht mehr ausnutzen. Na egwuregwu a, ụmụaka ga eji ihe a n'kpo akwa nnukwu anụ ma nye kwa ha nri nke bu mkpuruabidii na mkpuruokwu; nan ye kwara akwa ndi a aka na otito na wee bụ kwara ndị enyi ọhụrụ!
Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n’kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n'igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!
Nye nnukwu anụ nri bụ na efu. Ozugbo Ị budataraya na ekwenti gi, ọ dịghị kwa ugwọ ọ bụla Ị ga akwu! Die App von Curious Learning ist eine App für gemeinnützige Bildungsorganisationen wie CET, Apps Factory.
--
Feed The Monster bringt Ihrem Kind die Grundlagen des Lesens bei. Im Spiel sammeln Kinder Monstereier und füttern sie mit Buchstaben und Wörtern, damit aus den Eiern neue Freunde werden!
Kinder lernen Buchstaben zu erkennen, Wörter zu buchstabieren und zu lesen. Durch das Spielen dieses Spiels können Kinder in der Schule bessere Leistungen erbringen und darauf vorbereitet werden, einfache Texte zu lesen. Wir möchten Ihre Kinder darauf vorbereiten, zu lernen und erfolgreich zu sein!
Feed The Monster ist 100% kostenlos. Einmal installiert, ist keine Datenverbindung erforderlich! Es wurde von den gemeinnützigen Bildungsorganisationen CET, Apps Factory und Curious Learning erstellt.