وصف
Nye nnukwu anụ nri na akụziri nwa gi maka usọrọ nke mbido agumagu. Na egwuregwu a, ụmụaka ga eji ihe a n’kpo akwa nnukwu anụ ma nye kwa ha nri nke bu mkpuruabidii na mkpuruokwu; nan ye kwara akwa ndi aka na otito na wee bụ kwara ndị enyi ọhụrụ!
Umuaka ka a mu ka e zi ahọta mkpuruabidii, n’kwa na e zi asụpe na agumagu mkpruokwu. Sịte n’igba egwuregwu a, ụmụaka ga eme ofuma na ụlọ akwụkwọ ma kwa dị njikere agumagu. Anyi chọrọ ịkwadebe ụmụaka gi maka mmụta na kwa ịme ofuma!
Nye nnukwu anụ nri bụ na efu. Ozugbo Ị budataraya na ekwenti gi, ọ dịghị kwa ugwọ ọ bụla Ị ga akwu! Ọ bụ ndị ụlọ ọrụ التعليمية غير الربحية CET، Apps Factory، ha na Curious Learning mepụtara ya.
--
تعلم لعبة Feed The Monster طفلك أساسيات القراءة. في اللعبة، يجمع الأطفال بيض الوحوش ويطعمونهم الحروف والكلمات، مما يساعد البيض على النمو ليصبحوا أصدقاء جدد!
يتعلم الأطفال التعرف على الحروف وتهجئة الكلمات وقراءتها. من خلال لعب هذه اللعبة، يمكن للأطفال تحسين أدائهم في المدرسة، والاستعداد لقراءة نص بسيط. نريد إعداد أطفالك للتعلم والنجاح!
لعبة Feed The Monster مجانية 100%. بمجرد التثبيت ، لا يلزم اتصال البيانات! تم إنشاؤه من قبل المؤسسات التعليمية غير الربحية CET وApps Factory وCurious Learning.